Mak 2:12 IGBOB

12 O we bilie, chiri ute-ya ngwa ngwa, pua n'iru ha nile; nke mere ka ibobo nwua ha nile n'aru, ha we to Chineke, si, Ọ dighi mb͕e ọ bula ayi huru ya otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 2

Echiche Mak 2:12 na onodu