Mak 2:13 IGBOB

13 O we pua ọzọ ga n'usọ oké osimiri; ìgwè madu ahu nile we nābiakute Ya, Ọ nēzí kwa ha ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 2

Echiche Mak 2:13 na onodu