Mak 4:29 IGBOB

29 Ma mb͕e ọ bula nkpuru chara, ngwa ngwa o were mma-iwe-ihe-ubi webe, n'ihi na mb͕e owuwe-ihe-ubi abiawo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 4

Echiche Mak 4:29 na onodu