Mak 4:30 IGBOB

30 O we si, Ayi gēsi aṅa tunyere ala-eze Chineke? ma-ọbu n'ìlu gini ka ayi gātu ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 4

Echiche Mak 4:30 na onodu