Mak 6:31 IGBOB

31 O we si ha, Unu onwe-unu bia ichè n'ebe bu ọhia, ka unu zuru ike nke-ntà. N'ihi na ọtutu madu nābia nāla kwa, oghere adighi kwa ha ọbuná iri ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 6

Echiche Mak 6:31 na onodu