Mak 8:34 IGBOB

34 O we kpọ ìgwè madu ahu, ha na ndi nēso uzọ-Ya, ka ha biakute Ya, Ọ si ha, Ọ buru na onye ọ bula achọ ka o som n'azu, ya ju onwe-ya, buli kwa obe-ya, nēsokwam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 8

Echiche Mak 8:34 na onodu