Mak 8:35 IGBOB

35 N'ihi na onye ọ bula nke nāchọ izọputa ndu-ya, ọ gētufu ya; ma onye ọ bula nke gētufu ndu-ya n'ihim na n'ihi ozi ọma nkem, ọ gāzọputa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 8

Echiche Mak 8:35 na onodu