19 O we za ha, si, Unu ọb͕ọ nēnweghi okwukwe, rùe ole mb͕e ka Mu na unu gānọ? rùe ole mb͕e ka M'gānagide unu? unu kutaram ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9
Echiche Mak 9:19 na onodu