Mak 9:38 IGBOB

38 Jọn siri Ya, Onye-ozizí, ayi huru otù onye ka ọ nāchupu ndi-mọ ọjọ n'aha-Gi: ayi we b͕ochie ya, n'ihi na ọ dighi-eso ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9

Echiche Mak 9:38 na onodu