Mak 9:5 IGBOB

5 Pita we za, si Jisus, Rabai, ọ di nma ka ayi nọ n'ebe a: ka ayi ma kwa ulo-ikwū atọ; ka otù diri Gi, ka otù di-kwa-ra Moses, ka otù di-kwa-ra Elaija.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9

Echiche Mak 9:5 na onodu