11 Ma obodo ọ bula ma-ọbu obodo ntà ọ bula unu gābà nime ya, chọputanu onye kwesiri nime ya; nọgidenu n'ebe ahu rue mb͕e unu putara.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10
Echiche Matiu 10:11 na onodu