Matiu 10:13 IGBOB

13 Ọ buru kwa na ulo ahu kwesiri, ka udo-unu biakwasi ya: ma ọ buru na o kwesighi, ka udo-unu laghachikute unu ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10

Echiche Matiu 10:13 na onodu