Matiu 10:17 IGBOB

17 Ma nēzenu madu: N'ihi na ha gārara unu nye n'aka nnọkọ-ikpé di iche iche, n'ulo-nzukọ nile ha ka ha gāpia kwa unu ihe;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10

Echiche Matiu 10:17 na onodu