Matiu 10:21 IGBOB

21 Nwa-nne gārara kwa nwa-nne-ya nye n'ọnwu, nna gārara kwa nwa-ya nye: umu gēbili kwa megide ndi muru ha, me ka ha nwua anwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10

Echiche Matiu 10:21 na onodu