Matiu 10:5 IGBOB

5 Ndikom iri na abua ahu ka Jisus zipuru, O we nye ha iwu, si,Unu ejela n'uzọ ndi mba ọzọ, unu abà-kwa-la n'obodo ndi Sameria:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10

Echiche Matiu 10:5 na onodu