Matiu 11:11 IGBOB

11 N'ezie asim unu, N'etiti ndi ndinyom muru ọ dighi onye biliworo nke ka Jọn Baptist uku: ma onye dikariri ntà n'ala-eze elu-igwe ka ya uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 11

Echiche Matiu 11:11 na onodu