Matiu 11:14 IGBOB

14 Ọ buru kwa na unu nāchọ inara ya nke-ọma, nwoke ahu bu Elaija, nke gaje ibia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 11

Echiche Matiu 11:14 na onodu