Matiu 11:19 IGBOB

19 Nwa nke madu biara nēri ihe-oriri nāṅu kwa ihe-ọṅuṅu, ha we si, Le, onye-ori-nke-uku, na onye-oké-ọṅu-manya, eyì ndi-ọna-utu na ndi-nmehie! Agu-kwa-ra amam-ihe n'onye ezi omume site n'ọlu-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 11

Echiche Matiu 11:19 na onodu