Matiu 12:11 IGBOB

11 ma Ọ siri ha, Òle madu gādi n'etiti unu, nke gēnwe otù aturu, ma ọ buru na aturu ahu adabà nime olùlù n'ubọchi-izu-ike, ọ̀ gaghi-ejide ya, dọgoputa ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 12

Echiche Matiu 12:11 na onodu