Matiu 12:27 IGBOB

27 Ọ buru kwa na Mu onwem achupu ndi-mọ ọjọ n'ike Beelzebul, n'ìke onye ka umu-unu ndikom nāchupu ha? n'ihi nka ha gābu ndi-ikpé-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 12

Echiche Matiu 12:27 na onodu