Matiu 12:32 IGBOB

32 Ọzọ, onye ọ bula nke gēkwu okwu megide Nwa nke madu, agāb͕aghara ya; ma onye ọ bula nke gēkwu megide Mọ Nsọ, agaghi-ab͕aghara ya, ọ bughi n'oge a, ọ bughi kwa n'oge nke gaje ibia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 12

Echiche Matiu 12:32 na onodu