Matiu 12:35 IGBOB

35 Ezi madu nēsi n'ezi àkù-ya atuputa ezi ihe: ajọ madu nēsi kwa n'ajọ àkù-ya atuputa ajọ ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 12

Echiche Matiu 12:35 na onodu