Matiu 12:37 IGBOB

37 N'ihi na agēsite n'okwu-ọnu-gi nile gu gi n'onye ezi omume, agēsite kwa n'okwu-ọnu-gi nile kpeb͕u gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 12

Echiche Matiu 12:37 na onodu