Matiu 12:41 IGBOB

41 Ndikom Nineve gēso ọb͕ọ a bilie n'ikpé ahu, ha gāma kwa ya ikpé: n'ihi na ha chèghariri na nkwusa nke Jona; ma le, Onye ka Jona nọ n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 12

Echiche Matiu 12:41 na onodu