Matiu 12:43 IGBOB

43 Ma mb͕e ọ bula mọ nādighi ọcha siri n'aru madu pua, ọ nāgabiga n'ebe miri nādighi, nāchọ izu-ike, ma ọ dighi-achọta ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 12

Echiche Matiu 12:43 na onodu