Matiu 13:12 IGBOB

12 N'ihi na onye ọ bula nke nwere, onye ahu ka agēnye, ọ gēnwebiga kwa ókè: ma onye ọ bula nke nēnweghi, ọbuná ihe o nwere ka agānapu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 13

Echiche Matiu 13:12 na onodu