Matiu 13:32 IGBOB

32 nke ọ bu ezie na ọ di ntà kari nkpuru nile; ma mb͕e ọ bara uba, o bùkari ihe nile anāku n'ubi, we ghọ osisi, nke mere ka anu-ufe nke elu-igwe bia nānọ n'alaka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 13

Echiche Matiu 13:32 na onodu