Matiu 13:5 IGBOB

5 nkpuru ọzọ we da n'ebe nkume, ebe ha nēnweghi ájá ri nne: ngwa ngwa ha we púlite, n'ihi na ha enweghi ájá di omimi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 13

Echiche Matiu 13:5 na onodu