Matiu 13:52 IGBOB

52 O we si ha, N'ihi nka ode-akwukwọ ọ bula nke emere ka ọ buru onye nēso uzọ ala-eze elu-igwe, o yiri madu nke bu nna-nwe-ulo, onye nēsi n'àkù-ya atuputa ihe ọhu na ihe ochie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 13

Echiche Matiu 13:52 na onodu