Matiu 14:22 IGBOB

22 Ngwa ngwa O we rugide ndi nēso uzọ-Ya ka ha ba n'ub͕ọ-ha, buru Ya uzọ gabiga n'ofè ọzọ, rue mb͕e Ya onwe-ya gēzilaga ìgwè madu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 14

Echiche Matiu 14:22 na onodu