26 Mb͕e ndi nēso uzọ-Ya huru Ya ka Ọ nēje ije n'elu oké osimiri, obi we lọ ha miri, ha si, Ọ bu mọ; ha we tie nkpu site n'egwù.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 14
Echiche Matiu 14:26 na onodu