Matiu 14:31 IGBOB

31 Ngwa ngwa Jisus setiri aka-Ya, jide ya, si ya, Onye okwukwe ntà, n'ìhi gini ka i ji nwe obi abua?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 14

Echiche Matiu 14:31 na onodu