19 N'ihi na n'obi ka ajọ èchìchè nile, ib͕u-madu nile, ikwa-iko nile nke ndikom nwere nwunye na ndinyom nwere di, ikwa-iko nile, ori nile, àmà ugha nile, nkwulú nile, si aputa:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 15
Echiche Matiu 15:19 na onodu