Matiu 16:17 IGBOB

17 Jisus we za, si ya, Ngọzi nādiri gi, Saimon Bā-Jona: n'ihi na anu-aru na ọbara ekpugheghi ya nye gi, kama ọ bu Nnam Nke bi n'elu-igwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 16

Echiche Matiu 16:17 na onodu