Matiu 16:19 IGBOB

19 M'gēnye gi nkpisi-ugodi nke ala-eze elu-igwe: ihe ọ bula i gēke kwa ab͕u n'elu uwa, agēke ya n'elu-igwe: ihe ọ bula i gātọpu kwa ab͕u n'elu uwa, agātọpu ya n'elu-igwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 16

Echiche Matiu 16:19 na onodu