Matiu 16:27 IGBOB

27 N'ihi na Nwa nke madu gaje ibia n'ebube nke Nna-Ya, Ya na ndi-mọ-ozi-Ya; mb͕e ahu ka Ọ gēnyeghachi kwa onye ọ bula dika omume-ya si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 16

Echiche Matiu 16:27 na onodu