Matiu 16:4 IGBOB

4 Ajọ ọb͕ọ nke nākwa kwa iko nāchọ ihe-iriba-ama; ma agaghi-enye ya ihe-iriba-ama, ma-ọbughi ihe-iriba-ama nke Jona. O we rapu ha, pua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 16

Echiche Matiu 16:4 na onodu