Matiu 17:12 IGBOB

12 ma asim unu, na Elaija abiawori ub͕u a, ha amazughi kwa ya, kama ha mere n'aru-ya ka ihe ha chọrọ ra. Ọbuná otú a ka ha gaje ime kwa ka Nwa nke madu hu ahuhu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 17

Echiche Matiu 17:12 na onodu