Matiu 17:15 IGBOB

15 Onye-nwe-ayi, mere nwam nwoke ebere: n'ihi na ọ bu onye ọnwa nēme ka anya ghara idi ya nma, ọ nāhu kwa ahuhu nke-uku: n'ihi na ọtutu mb͕e ọ nādabà n'ọku, ọtutu mb͕e ọ nādabà kwa na miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 17

Echiche Matiu 17:15 na onodu