Matiu 17:4 IGBOB

4 Pita we za, si Jisus, Onye-nwe-ayi, ọ di nma ka ayi nọ n'ebe a: ọ buru na I nāchọ, m'gāma ulo-ikwū atọ n'ebe a; ka otù diri Gi, ka otù di-kwa-ra Moses, ka otù di-kwa-ra Elaija.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 17

Echiche Matiu 17:4 na onodu