Matiu 18:13 IGBOB

13 Ma ọ buru na o nwere ka o si chọta ya, n'ezie asim unu, ọ nāṅuri n'isi ya kari n'isi ọgu anọ na iri na iteghete ahu nēhieghi uzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 18

Echiche Matiu 18:13 na onodu