Matiu 18:31 IGBOB

31 Ya mere mb͕e ndi-orù-ibe-ya huru ihe emere, o wuta ha ri nne n'obi, ha we bia kọrọ onye-nwe-ha ihe nile mere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 18

Echiche Matiu 18:31 na onodu