Matiu 19:17 IGBOB

17 Ma Ọ siri ya, Gini mere i nājum ajuju bayere nke bu ezi ihe? Otù Onye di Nke bu ezi Onye: ma ọ buru na i nāchọ ibà nime ndu ahu, debe ihe nile enyere n'iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 19

Echiche Matiu 19:17 na onodu