27 Mb͕e ahu Pita zara, si Ya, Le, ayi onwe-ayi rapuru ihe nile, we so Gi; gini kwa ka ayi gēnwe?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 19
Echiche Matiu 19:27 na onodu