Matiu 2:2 IGBOB

2 si, Òle ebe Ọ nọ, bú Onye amuru ibu Eze ndi-Ju? n'ihi na ayi huru kpakpando-Ya n'Ọwuwa-anyanwu, ayi we bia ikpọ isi ala nye Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 2

Echiche Matiu 2:2 na onodu