Matiu 2:4 IGBOB

4 O we me ka ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ nile nke ndi-Ju zukọ, o we jua n'ọnu-ha ebe agāmu Kraist nke ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 2

Echiche Matiu 2:4 na onodu