Matiu 20:23 IGBOB

23 Ọ si ha, Ikom ka unu gāṅu n'ezie: ma inọdu n'aka-nrim, na n'aka-ekpem, abughi nkem inye, kama ọ diri ndi Nnam doziworo ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 20

Echiche Matiu 20:23 na onodu