Matiu 20:25 IGBOB

25 Ma Jisus kpọrọ ha biakute Ya, si, Unu amatawo na ndi bu isi nke mba nile ọzọ nēme ha dika ndi nwe ha: ndi uku ha nāchi kwa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 20

Echiche Matiu 20:25 na onodu