Matiu 20:31 IGBOB

31 Ìgwè madu ahu we bara ha nba, ka ha kpuchie ọnu-ha: ma ha tikariri nkpu, si, Onye-nwe-ayi, mere ayi ebere, Nwa Devid.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 20

Echiche Matiu 20:31 na onodu