Matiu 20:34 IGBOB

34 Ma Jisus, ebe O nwere ọmiko n'aru-ha, O we metu anya-ha aka: ngwa ngwa ewe me ka ha hu uzọ, ha we so Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 20

Echiche Matiu 20:34 na onodu